Oziọma Jọn 19:2 - Bible Nso2 Ndi-agha we kpa okpu-eze nke eji ogwu me, ha were ya kpube Ya n'isi, were kwa uwe odobo b͕okwasi Ya; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Ndị agha kpara okpueze nke e ji ogwu mee, kpukwasị ya nʼisi, yinyekwa ya uwe mwụda na-acha odo odo. Faic an caibideil |