Oziọma Jọn 18:2 - Bible Nso2 Ma Judas, onye nārara Ya nye, mata-kwa-ra ebe ahu: n'ihi na Jisus na ndi nēso uzọ-Ya zukọrọ n'ebe ahu ọtutu oge. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Judas, onye rara ya nye matakwara ebe ahụ. Nʼihi na Jisọs na ndị na-eso ụzọ ya na-anọ nʼebe ahụ ọtụtụ oge. Faic an caibideil |