Oziọma Jọn 18:11 - Bible Nso11 Ya mere Jisus siri Pita, Miye mma-agha-gi n'ọbọ-ya: iko nke Nnam nyeworom, M'gaghi-aṅu ya? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Ma Jisọs gwara Pita, “Mịghachi mma agha gị nʼọbọ ya! Ọ bụ na mụ agaghị aṅụ site nʼiko ahụ Nna m nyere m ka m ṅụọ?” Faic an caibideil |