Oziọma Jọn 17:6 - Bible Nso6 Emerem ka aha-Gi puta ìhè nye ndi I nyerem site 'uwa: Gi onwe-gi nwere ha, I were kwa ha nyem; ha edebewo kwa okwu-Gi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 “Emere m ka ndị ahụ i siri nʼụwa kponye m mara aha gị. Ha bụ ndị nke gị, i nyere m ha, ha debekwara okwu gị. Faic an caibideil |