Oziọma Jọn 16:5 - Bible Nso5 Ma ub͕u a anamalakuru Onye ziterem; ọ dighi kwa onye ọ bula nime unu nājum, Òle ebe I nāla? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Ma ugbu a, ana m alaghachikwuru onye ahụ zitere m. Ma ọ dịghị onye ọbụla nʼetiti unu jụrụ m, ‘Olee ebe ị na-aga?’ Faic an caibideil |