Oziọma Jọn 15:9 - Bible Nso9 Dika Nnam hurum n'anya, Mu onwem hu-kwa-ra unu n'anya: nọgidenu nime ihu-n'anyam. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 “Dị ka Nna sị hụ m nʼanya, otu a ka m sị hụkwa unu nʼanya. Ya mere, nọgidenụ nʼime ịhụnanya m. Faic an caibideil |