Oziọma Jọn 15:8 - Bible Nso8 Nime nka ka anēnye Nnam otuto, ka unu nāmi nkpuru ri nne; unu gābu kwa ndi nēso uzọm. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Nke a ga-abụrụ Nna m otuto na unu mịrị ọtụtụ mkpụrụ hie nne, ọ na-egosikwa na unu bụ ndị na-eso ụzọ m. Faic an caibideil |