Oziọma Jọn 15:12 - Bible Nso12 Nka bu ihe M'nyere n'iwu ka unu hurita ibe-unu n'anya, dika M'huru unu n'anya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Nke a bụkwa iwu m, ka unu hụrịta onwe unu nʼanya dị ka m siri hụ unu nʼanya. Faic an caibideil |