Oziọma Jọn 14:5 - Bible Nso5 Tomas si Ya, Onye-nwe-ayi, ayi amataghi ebe I nāla; àyi si aṅa mata uzọ-ya? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Tọmọs sịrị ya, “Onyenwe anyị, anyị amaghị ebe ị na-aga, olee otu anyị ga-esi mata ụzọ ya?” Faic an caibideil |