Oziọma Jọn 13:32 - Bible Nso32 Chineke gēnye kwa Ya otuto nime Onwe-ya, ngwa ngwa ka Ọ gēnye kwa Ya otuto. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a32 Ọ bụrụ na e nye Chineke otuto nʼime ya, Chineke ga-enyekwa Ọkpara ya otuto nʼime onwe ya, ọ ga-enyekwa ya otuto ahụ ngwangwa. Faic an caibideil |