Oziọma Jọn 13:3 - Bible Nso3 Jisus, ebe Ọ matara na nna-Ya nyere Ya-ri ihe nile n'aka, na O si-kwa-ra n'ebe Chineke nọ puta, nālakuru kwa Chineke, Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Jisọs matara na Nna enyefeela ya ihe niile nʼaka. Ọ maara na ya si nʼebe Chineke nọ bịa, matakwa na ya ga-alaghachikwuru Chineke. Faic an caibideil |