Oziọma Jọn 13:20 - Bible Nso20 N'ezie, n'ezie, asim unu, Onye nānara onye ọ bula M'gēzite, Mu ka ọ nānara; onye nānaram nānara kwa Onye ziterem. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Nʼezie, nʼezie, agwa m unu, onye ọbụla nabatara onye m zitere nabatara m. Onye ọbụla nabatara m nabatakwara onye zitere m.” Faic an caibideil |