Oziọma Jọn 13:16 - Bible Nso16 N'ezie, n'ezie, asim unu, Orù adighi-aka onye-nwe-ya uku; onye-ozi adighi-aka kwa onye zitere ya uku. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Nʼezie, nʼezie, ohu adịghị adị ukwuu karịa nna ya ukwu, maọbụ onye e ziri ozi a karịa onye ziri ya ozi. Faic an caibideil |