Oziọma Jọn 13:13 - Bible Nso13 Unu onwe-unu nākpọm, Onye-ozizí, na, Onye-nwe-ayi: unu nēkwu kwa nke-ọma; n'ihi na ọ bu otú M'di. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Unu na-akpọ m Onyenwe unu na Nna unu ukwu, unu mere nke ọma nʼihi na nke a ka m bụ. Faic an caibideil |