Oziọma Jọn 12:41 - Bible Nso41 Ihe ndia ka Aisaia kwuru, n'ihi na ọ huru ebube-Ya; o kwu-kwa-ra okwu bayere Ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a41 Aịzaya kwuru ihe ndị a nʼihi na ọ hụrụ ebube ya, ma kwuo banyere ya. Faic an caibideil |