22 Filip bia gwa Andru: Andru we bia, ya na Filip, ha we gwa Jisus.
22 Filip pụrụ gaa gwa Andru, ya na Andru sooro gaa gwa Jisọs.
Ndikom iri na abua ahu ka Jisus zipuru, O we nye ha iwu, si, Unu ejela n'uzọ ndi mba ọzọ, unu abà-kwa-la n'obodo ndi Sameria:
Ma Filip bu onye Betsaida, onye si n'obodo Andru na Pita puta.
Jisus we za ha, si, Oge hour abiawo, ka ewe nye Nwa nke madu otuto.
Otù nime ndi nēso uzọ-Ya, bú Andru nwa-nne Saimon Pita, si Ya,