Oziọma Jọn 12:18 - Bible Nso18 Ọ bu kwa n'ihi nka ka ìgwè madu ahu puru izute Ya, n'ihi na ha nuru na O mereri ihe-iriba-ama nka. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Ọtụtụ mmadụ pụrụ izute ya nʼihi na ha nụrụ akụkọ ọrụ ihe ịrịbama niile ọ rụrụ. Faic an caibideil |