Oziọma Jọn 12:11 - Bible Nso11 n'ihi na ọ bu n'ihi ya ka ọtutu nime ndi-Ju nāpu, nēkwere kwa na Jisus. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Nʼihi na ọ bụ nʼihi ya ka ọtụtụ ndị Juu ji na-ahapụ ha ma na-ekwerekwa na Jisọs. Faic an caibideil |