Oziọma Jọn 11:57 - Bible Nso57 Ma ndi-isi-nchu-àjà na ndi-Farisi nyereri iwu ka, ọ buru na onye ọ bula mara ebe Ọ nọ, ka o gosi ya, ha we jide Ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a57 Ma nʼoge ahụ, ndịisi nchụaja na ndị Farisii enyela iwu ka onye ọbụla hụrụ ya bịa gwa ha ka ha gaa jide ya. Faic an caibideil |