Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Oziọma Jọn 11:30 - Bible Nso

30 (Ma Jisus akābiarughi nime obodo ntà ahu, kama Ọ nānọ n'ebe Mata zutere Ya.)

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

30 Ruo mgbe a, Jisọs abịarutebeghị nʼobodo nta ahụ, ma ọ ka nọ nʼebe ahụ Mata zutere ya.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Oziọma Jọn 11:30
3 Iomraidhean Croise  

Ya mere mb͕e Mata nuru na Jisus nābia, o je zute Ya: ma Meri nānọdu n'ulo.


Mb͕e o kwusiri nka, o we je kpọ Meri nwa-nne-ya nwanyi na nzuzo, si, Onye-ozizí nọ n'ebe a, Ọ nāekpọ kwa gi.


Ma nwanyi ahu, mbe ọ nuru ya, o bilie ọsọsọ, we biakute Ya.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan