Oziọma Jọn 11:16 - Bible Nso16 Ya mere Tomas, onye anākpọ Didimọs, siri ibe-ya ndi nēso Jisus, Ka ayi onwe-ayi je kwa, ka ayi we so Ya nwua. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Tọmọs, onye a na-akpọ Didimọs, gwara ndị na-eso ụzọ ibe ya, “Ka anyị gakwanụ ka anyị soro ya nwụọ.” Faic an caibideil |