Oziọma Jọn 10:5 - Bible Nso5 Ma ha agaghi-eso ọbìa ma-ọli, kama ha gāb͕anari ya: n'ihi na ha amataghi olu ndi-ọbìa. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Ha agaghị eso onye ọbịa, kama ha gbaara ya ọsọ. Nʼihi na ha amaghị olu onye ọbịa.” Faic an caibideil |