Oziọma Jọn 10:32 - Bible Nso32 Jisus zara ha, si Ọtutu ọlu ọma ka M'gosiri unu site na Nnam; n'ìhi aha ọlu gini nime ndia Ka unu nātum nkume? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a32 Ma Jisọs zara ha, “E zila m unu ọtụtụ ọrụ ọma nke sitere nʼaka Nna m, olee nke unu na-achọ ịtụ m nkume nʼihi ya?” Faic an caibideil |