Oziọma Jọn 10:17 - Bible Nso17 N'ihi nka ka Nnam nāhum n'anya, n'ihi na Mu onwem nātọb͕ọ ndum, ka M'we nara ya ọzọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Maka nke a ka Nna jiri hụ m nʼanya, nʼihi na ana m atọgbọ ndụ m, ka m wereghachikwa ya ọzọ. Faic an caibideil |