Oziọma Jọn 1:41 - Bible Nso41 Onye ahu buru uzọ chọta nwa-nne nke aka ya, bú Saimon, si ya, Ayi ahuwo Mesaia-ayi (nke bu, ma asugharia ya, Kraist). Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a41 Ihe mbụ o mere bụ ịchọta Saimọn nwanne ya sị ya, “Anyị achọtala Mezaya ahụ” (onye a na-akpọkwa Kraịst). Faic an caibideil |