Oziọma Jọn 1:32 - Bible Nso32 Jọn we b͕a àmà, si, Ekiriwom Mọ Nsọ ka O si n'elu-igwe nēfeda ka nduru; O we nọgide n'aru Ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a32 Mgbe ahụ Jọn gbara ama a sị, “Ahụrụ m ka Mmụọ Nsọ sitere nʼeluigwe rịdata dị ka nduru, nọkwasị ya. Faic an caibideil |