Oziọma Jọn 1:31 - Bible Nso31 Mu onwem amaghi kwa Ya; ma ka eme Ya ka Ọ puta ìhè nye Israel, n'ihi nka ka mu onwem biara nēji miri eme baptism. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a31 Mụ onwe m amataghị ya, ma a bịara m were mmiri na-eme baptizim nʼihi nke a, ka e kpughee ya nye ndị Izrel.” Faic an caibideil |