Ọrụ Ndị Ozi 9:8 - Bible Nso8 Sọl we si n'ala bilie; ma mb͕e anya-ya saghere, ọ hughi ihe ọ bula; ha we jide ya n'aka duru ya, we dubata ya na Damaskọs. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Sọl si nʼala bilie, ma nʼagbanyeghị nʼanya ya meghere emeghe, ọ dịghị ihe o nwere ike ịhụ. Nke a mere na ha sekpụrụ ya nʼaka dubata ya na Damaskọs. Faic an caibideil |