Ọrụ Ndị Ozi 9:12 - Bible Nso12 ọ hu-kwa-ra otù nwoke, aha-ya bu Ananaias, ka ọ nābata, nēbikwasi kwa ya aka-ya abua n'isi, ka ewe me ka ọ hu uzọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Ọ hụla ọhụ na otu nwoke a na-akpọ Ananayas na-abịakwute ya, ibikwasị ya aka nʼisi ka ọ hụ ụzọ.” Faic an caibideil |