Ọrụ Ndị Ozi 8:6 - Bible Nso6 Ìgwè madu nile we were otù obi nāṅa nti ihe nile Filip nēkwu, mb͕e ha nuru, hu kwa ihe-iriba-ama ọ nēme. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Igwe mmadụ gere ntị nʼihe Filip na-ekwu nʼihi na ha hụrụ ọrụ ịrịbama ọ rụrụ. Faic an caibideil |