Ọrụ Ndị Ozi 7:40 - Bible Nso40 nāsi Eron, Mere ayi chi ndi ganēje n'iru ayi: n'ihi na Moses a, onye duputara ayi n'ala Ijipt, ayi amataghi ihe mere ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a40 na-asị Erọn, ‘Meere anyị chi, ndị nke ga-edu anyị, nʼihi na anyị amaghị ihe mere nwoke a bụ Mosis, onye sitere nʼala Ijipt dupụta anyị.’ Faic an caibideil |