Ọrụ Ndị Ozi 7:16 - Bible Nso16 ewe būru ha gabiga n'ofè rue Shekem, tọb͕ọ ha n'ílì ahu nke Abraham were ọnu-ahia n'ọla-ọcha go n'aka umu Hemoa nime Shekem. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 E budatara ozu ha na Shekem, ebe e liri ha nʼili nke Ebraham jiri ego ọlaọcha zụta nʼaka ụmụ Hamọ nʼala Shekem. Faic an caibideil |