Ọrụ Ndị Ozi 7:12 - Bible Nso12 Ma mb͕e Jekob nuru na ọka di n'Ijipt, o we zipu nna-ayi-hà na mbu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Ma mgbe Jekọb nụrụ na nri ọka dị nʼala Ijipt, o zipụrụ nna nna anyị ha ka ha gaa njem mbụ ha nʼIjipt. Nke a bụ oge nke mbụ ha na-aga Ijipt. Faic an caibideil |