Ọrụ Ndị Ozi 6:8 - Bible Nso8 Ma Stifen, ebe o juputara n'amara na ike, ọ nālu oké ọlu-ebube na ihe-iriba-ama di iche iche n'etiti ndi-Ju. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Ugbu a, Stivin, nwoke jupụtara nʼamara na nʼike Chineke rụrụ ọtụtụ ọrụ ebube na ọrụ ịrịbama dị ukwuu nʼetiti ndị mmadụ. Faic an caibideil |