Ọrụ Ndị Ozi 6:12 - Bible Nso12 Ha we kpalie ndi-Ju, na ndi-okenye, na ndi-ode-akwukwọ, we biakwasi ya, jide ya, kubata ya na nnọkọ-ikpé, Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Ha kpasuru ndị mmadụ, ma ndị okenye ma ndị ozizi iwu. Ha bịakwutere ya jide ya, kpụrụ ya gaa na nnọkọ ụlọ ikpe. Faic an caibideil |