Ọrụ Ndị Ozi 4:26 - Bible Nso26 Ndi-eze uwa guzoro onwe-ha n'otù, Ndi-isi zukọ-kwa-ra, Imegide Onye-nwe-ayi, na imegide Kraist-Ya: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a26 Ndị eze nke ụwa na-eguzokwa onwe ha, ndị na-achị achị na-agbakọtakwa, imegide Onyenwe anyị na imegide Onye ya e tere mmanụ.’ Faic an caibideil |