Ọrụ Ndị Ozi 4:11 - Bible Nso11 Onye ahu bu nkume nke unu, bú ndi nēwu ulo, kpọrọ ihe-efu, nke ghọrọ isi nkuku ulo. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Jisọs a bụ “ ‘nkume ahụ unu ndị na-ewu ụlọ jụrụ, nke ghọrọ nkume isi ntọala ụlọ.’ Faic an caibideil |