5 O we riba ha ama, nēle anya inata ihe n'aka-ha.
5 O legidere ha anya chee na ha ga-enye ya onyinye.
Ma Pita, ka ya na Jọn nēlegide ya anya, ọ si, Le ayi anya.
Ma Pita siri, Ọ dighi ọla-ọcha na ọla-edo m'nwere; ma ihe m'nwere, nke ahu ka m'nēnye gi. N'aha Jisus Kraist Onye Nazaret, je ije.