Ọrụ Ndị Ozi 3:23 - Bible Nso23 Ma ọ gēru, na madu ọ bula, nke nāgaghi-ege nti Onye-amuma ahu, agēkpochapu ya n'etiti ndim. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a23 Onye ọbụla jụrụ ige onye amụma ahụ ntị, ka a ga-ekewapụ kpamkpam site nʼetiti ndị ya ma bibiekwa ya.’ Faic an caibideil |