Ọrụ Ndị Ozi 27:11 - Bible Nso11 Ma ọchi-agha ahu nāchi ọgu ndi-agha ise kweyere onye-isi ub͕ọ na onye nwe ub͕ọ, kari okwu Pọl kwuru. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Ma ọchịagha ahụ kwenyere nʼihe onyeisi ụgbọ na onye nwe ụgbọ kwuru karịa nke Pọl kwuru. Faic an caibideil |