Ọrụ Ndị Ozi 22:6 - Bible Nso6 O we rue, mb͕e m'nāga, nābiaru kwa Damaskọs nso, n'oge di ka etiti-ehihie, na mberede oké ìhè si n'elu-igwe b͕urum àmùmà buruburu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 “Nʼetiti ehihie, mgbe m na-aga nʼụzọ, nʼebe dị Damaskọs nso, oke ìhè nke si nʼeluigwe, chara gburugburu m. Faic an caibideil |