5 Ma ndia bururi uzọ je, we nēche ayi na Troas.
5 Ndị a bu ụzọ gawa, na-eche anyị na Troas.
ha we gabiga akuku Misia, we ridata na Troas.
Ma mb͕e m'biaruru Troas izisa ozi ọma Kraist, mb͕e emeghereri kwa ọnu-uzọ nime Onye-nwe-ayi nyem,
Uwe nāchu oyi nke m'rapuru na Troas n'aka Kapọs, weta ya mb͕e i gābia, ya na akwukwọ nile, ma nke kachasinu, weta akwukwọ parchment nile.