Ọrụ Ndị Ozi 2:8 - Bible Nso8 Àyi onwe-ayi si kwa aṅa nu n'otù n'asusu nke aka ayi, nke amuru ayi nime ya? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Gịnị mere onye ọbụla nʼime anyị ji na-anụ okwu ha na-ekwu nʼasụsụ ala anyị dị iche iche? Faic an caibideil |