Ọrụ Ndị Ozi 2:7 - Bible Nso7 Ibobo we nwua ha nile n'aru, o ju-kwa-ra ha anya, ha si, Le, ndia nile ndi nēkwu okwu, hà abughi ndi Galili? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Nʼoke iju anya, ha kwurịtara nʼonwe ha, “Ndị a niile na-ekwu okwu ha abụghị ndị Galili? Faic an caibideil |