Ọrụ Ndị Ozi 2:43 - Bible Nso43 Madu nile we tua egwu n'otù n'otù: eme-kwa-ra ọtutu ọlu-ebube na ihe-iriba-ama site n'aka ndi-ozi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a43 Onye ọbụla nʼime ha jupụtara na egwu, nʼihi na ndị ozi na-arụ ọtụtụ ọrụ ebube, na ihe ịrịbama dị iche iche. Faic an caibideil |