Ọrụ Ndị Ozi 2:19 - Bible Nso19 M'gēnye kwa ọlu-ebube n'elu-igwe di n'elu, Na ihe-iriba-ama n'elu ala di n'okpuru ya; Ọbara, na ọku, na alulu anwuru-ọku: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 Aga m egosi ihe ịtụnanya na mbara eluigwe, gosikwa ihe ịrịbama nʼụwa na nʼokpuru ụwa, ọbara na ọkụ na alulu anwụrụ ọkụ. Faic an caibideil |