Ọrụ Ndị Ozi 2:18 - Bible Nso18 E, n'aru ndi-orùm ndikom na n'aru ndi-orùm ndinyom Ka M'gāwusa ufọdu nime Mọ nkem na mb͕e ahu; ha gēbu kwa amuma. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Ọ bụladị ndị ohu m, nwoke ha na nwanyị nʼime ha, ka m ga-awụkwasị Mmụọ m. Ha ga-ebukwa amụma. Faic an caibideil |