Ọrụ Ndị Ozi 19:6 - Bible Nso6 Mb͕e Pọl bikwasisiri ha aka-ya abua n'isi, Mọ Nsọ we biakwasi ha; ha we kwue okwu n'asusu di iche iche ọzọ, bu kwa amuma. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Mgbe Pọl bikwasịrị ha aka ya abụọ nʼisi, ha natara Mmụọ Nsọ. Ha kwukwara okwu nʼasụsụ dị iche iche, bukwaa amụma. Faic an caibideil |