Ọrụ Ndị Ozi 18:9 - Bible Nso9 Onye-nwe-ayi we site n'ọhù gwa Pọl okwu n'abali, si, Atula egwu, kama nēkwu, ekpuchi-kwa-la ọnu-gi: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Onyenwe anyị gwara Pọl nʼọhụ nʼotu abalị sị, “Atụla egwu, kwusie okwu ike, emechikwala ọnụ gị. Faic an caibideil |