Ọrụ Ndị Ozi 18:3 - Bible Nso3 n'ihi na ya na ha nālu otù ọlu-ǹkà ahu, ya na ha we nọgide, nālu kwa ọlu; n'ihi na ọlu-ǹkà-ha bu ikpa ákwà ulo-ikwū. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 nʼihi na ha na-arụ otu ọrụ, o binyere ha, sokwara ha rụkọọ ọrụ nʼihi na ha bụ ndị na-akpa akwa e ji ama ụlọ ikwu. Faic an caibideil |